2019/2020 WAEC IGBO THEORY AND OBJECTIVE RUNZ ANSWERS – MAY/JUNE EXPO

ANSWERS LOADING…………………..

IGBO OBJ
1-10: CACDAABCBC
11-20: ABCCDADCBA
21-30: ADAAAADBCD
31-40: CCADCCBCDA
Loadinq…

(4a)IGBO OBJ
Ngwaa bu mkpuruokwu na-agwa anyi ihe mkpoaha di n’isiahiri mere, maobu ihe o ka ga-eme.

(4bi)
Isingwaa bu ya bu mkpuruokwu bu o kwuru ihe ndi ozo e wee gbapenyewezie ya n’ahu wee gbatia ihe a na-ekwu, nghota e wee diwanye karia.

(4bii)
Nyemakangwaa bu kpuruasusu anyi nwere na’asusu igbo izugbe na enyere ngwaa aka na-eme maobu ihe ga eme. A na-eji akarauhie wee na-ejiko ha na mmekangwaa onu iji mee ka ha buru nyemakangwa, ha bu: “na” na “ga”.

(4biii)
Infinitiiv maobu ndikangwaa bu mkpuruedemede igbo a gbakwunyere n’isingwaa na-aru oru dika nganiihu. A na-agbasokwa iwu ndakorita udaume oge a na-agbakwunye ha n’isingwaa. Omumaatu: i+kpo = ikpo(to carry)

(4biv)

(4c)
(i) Ebee – nyemakangwaa
(ii) rie – ngwa
(iii) Osooso – nyemakangwaa
(iv) Tufia – mkpu
(v) m – nnochiaha

(9)
(i) O siri na akaraaka bu ebumpta uwa
(ii) Dibia anaghi agwo ebumputa uwa
(iii) Akaraka abughi ihe a na-enweta n’ike
(iv) Akaraka mmadu jiri puta uwa anaghi echicha echich
(v) Ihe uwa si n’akara aka
(vi) okpoabu si na nwamkpi kwuru na ihe uwa si n’ihu
(vii) Okpoabu si na oburu na ejiri ‘ike kete orie’ nweta akaraaka, na ndi e nwetaghi ga-abanye ohia
(viii) okpoabu si na onye na-achi ochi, i na-achi onye uwa ojoo ochi ebe nke gi gazierela gi
(ix) Omewere ma chi ya ekweghi, onye uta atala o bu akaraka
(x) Ndi bu uzo chuba ngwere na-achuzi oke.

==========================================

(11a)
Igba alukwaghim bu nkewa di na nwunye mgbe ha enwekwaghi ike inagide onwe ha.

(11b)
(i) Igba n’ezi
(ii) Izu ohi
(iii) Ikpa nsi
(iv) Amutaghi nwa
(v) Ita amosu

(11c)
(i) O na-aghasa udo na ezi mmekorita di n’ezinaulo o metutara.
(ii) O na-emekwa ka umuaka nwoke na nwanyi ahu mutara ghara inwe ezigbo ozuzu, nke a na-eme ka akparamagwa umuaka ahu ghara idaba nke oma.
(iii) Iji maa atu, ufodu nwere ike muta aka ntutu, isi asi na otutu agwa ojoo ndi ozo

 

Alway Refreash

More loading……………………………………….